Plaza de Toros La Macarena
Appearance
![](https://cdn.statically.io/img/upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/2/2b/Plaza_de_Toros_la_Macarena.jpg/220px-Plaza_de_Toros_la_Macarena.jpg)
Plazas de Toros La Macarena bụ nnukwu ụlọ na Medellín, Colombia . A na-eji ya ugbu a maka ogụ ehi na egwu egwu. Ama egwuregwu ahụ nwere ndị na-ekiri 15,000. E mepere ya na 1945[1]
Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Stadiums in Colombia. World Stadiums. Archived from the original on 2010-01-31. Retrieved on 2017-04-13.