Jump to content

Saidat Adegoke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saidat Adegoke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Septemba 1985 Dezie
Ebe ọmụmụIlorin Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọkwá o jiwinger Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuFC Como Women, ACF Trento, ACF Milan, AC Milan, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba osiIlorin Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Saidat Adegoke (amụrụ 24 Septemba 1985 na Ilorin, Kwara State) bu onye n’agba bọọlụ nke ala Naijiria.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Adegoke n'afọ 2007 gbaara ndi Remo Queens bọọlụ na Nigeria, na Italian Serie A ọ gbaara ACF Trento. Mgbe ọ gbachara ACF Trento ebe o nyelu goolu atọ, ya gaa ACF Milan na 2008[2]. Na Milan, o nyelu goolu iri na itoolu[3] mecha banye na FCF Como 2000.[4]

Mba[dezie | dezie ebe o si]

Kemgbe afọ 2010 ka ọ nọ n'otu ndị ụmụnwaanyị n'agbaara Naịjirịa bọl.[5]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]